Matiu 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+
8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+