1 Ndị Tesalonaịka 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, anyị akụzierela unu otú unu kwesịrị isi na-ebi ndụ dị Chineke mma,+ unu na-emekwa otú ahụ n’eziokwu. Ugbu a, anyị na-arịọ unu ma na-agba unu ume n’aha Onyenwe anyị Jizọs ka unu na-emekwu otú ahụ karịa ka unu na-eme.
4 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, anyị akụzierela unu otú unu kwesịrị isi na-ebi ndụ dị Chineke mma,+ unu na-emekwa otú ahụ n’eziokwu. Ugbu a, anyị na-arịọ unu ma na-agba unu ume n’aha Onyenwe anyị Jizọs ka unu na-emekwu otú ahụ karịa ka unu na-eme.