4 N’ikpeazụ, ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu, na-adụsi unu ọdụ ike site n’Onyenwe anyị Jizọs, dị nnọọ ka unu natara ntụziaka n’aka anyị banyere otú unu kwesịrị isi na-eje ije,+ na-emekwa ihe dị Chineke ezi mma, dị nnọọ ka unu na-eje ije n’eziokwu, ka unu wee na-eme ya n’ụzọ zuru ezu karị.+