Diuterọnọmi 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Ka ịchọ ọdịmma onwe gị naanị ghara ime ka ụlọ mmadụ ibe gị, ubi ya ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị, ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị, gụọ gị agụụ.’+ 1 Ndị Kọrịnt 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama nke ahụ, ọ bụ ụmụnna unu+ ka unu na-emejọ, na-erigbukwa ha. 1 Ndị Kọrịnt 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma, ebe ọ bụ na ịkwa iko+ zuru ebe niile, ka nwoke ọ bụla nwee nwunye nke ya,+ ka nwaanyị ọ bụla nweekwa di nke ya.
21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Ka ịchọ ọdịmma onwe gị naanị ghara ime ka ụlọ mmadụ ibe gị, ubi ya ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị, ehi ya ma ọ bụ ịnyịnya ibu ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị, gụọ gị agụụ.’+
2 ma, ebe ọ bụ na ịkwa iko+ zuru ebe niile, ka nwoke ọ bụla nwee nwunye nke ya,+ ka nwaanyị ọ bụla nweekwa di nke ya.