Abụ Ọma 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee, gị onwe gị kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị,+Ị na-elegharakwa okwu m anya.+ Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite ihe ọmụma.+ Ọ bụ amamihe na ịdọ aka ná ntị ka ndị nzuzu leghaara anya.+ Zefanaya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+
7 M sịrị, ‘Ị ghaghị ịtụ egwu m; ị ga-anara ịdọ aka ná ntị’;+ ka e wee ghara ibipụ ebe obibi ya+—m ga-eme ka ọ zaa ajụjụ ihe ahụ niile.+ N’ezie, ọ na-enu ha enu n’obi ime ihe ọjọọ.+