Zefanaya 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M sịrị, ‘Tụọ egwu m, nabatakwa aka ná ntị m na-adọ gị,’*+Ka a ghara ibibi ebe i bi,+N’ihi na m ga-eme ka ị zaa ajụjụ* maka ihe ndị a niile. Ma, ime ihe ọjọọ na-agụsi ha agụụ ike.+
7 M sịrị, ‘Tụọ egwu m, nabatakwa aka ná ntị m na-adọ gị,’*+Ka a ghara ibibi ebe i bi,+N’ihi na m ga-eme ka ị zaa ajụjụ* maka ihe ndị a niile. Ma, ime ihe ọjọọ na-agụsi ha agụụ ike.+