Aịzaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa? Aịzaya 63:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee gaa n’ihu ịsị: “N’ezie, ha bụ ndị m,+ ụmụ m ndị na-agaghị agbakụta m azụ.”+ Ya mere, ọ bụ ha ka ọ ghọọrọ Onye Nzọpụta.+ Luk 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+ 2 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa?
8 O wee gaa n’ihu ịsị: “N’ezie, ha bụ ndị m,+ ụmụ m ndị na-agaghị agbakụta m azụ.”+ Ya mere, ọ bụ ha ka ọ ghọọrọ Onye Nzọpụta.+
42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+
9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+