Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+ Abụ Ọma 106:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha chefuru Chineke bụ́ Onye Nzọpụta ha,+Onye mere oké ihe dị iche iche n’Ijipt,+
30 Otú a ka Jehova si zọpụta Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ,+ Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri ahụ.+