Jenesis 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke wee hụ ụwa, ma, lee! e bibiri ya ebibi,+ n’ihi na anụ ahụ́ niile ebibiwo ụzọ ha n’elu ụwa.+ Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+ Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya. Maịka 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+
12 Chineke wee hụ ụwa, ma, lee! e bibiri ya ebibi,+ n’ihi na anụ ahụ́ niile ebibiwo ụzọ ha n’elu ụwa.+
5 Ha onwe ha emewo omume na-eweta mbibi;+Ha abụghị ụmụ ya, ọ bụ ha nwere ntụpọ.+Ọgbọ gbagọrọ agbagọ ma hịgọọ ahịgọ!+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+