Ezikiel 20:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Ugbu a, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ọ̀ kwa unu na-emerụ onwe unu otú nna nna unu hà mere, na-akpa àgwà ka ndị akwụna, hapụ m na-efe arụsị dị iche iche na-asọ oyi?+
30 “Ugbu a, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ọ̀ kwa unu na-emerụ onwe unu otú nna nna unu hà mere, na-akpa àgwà ka ndị akwụna, hapụ m na-efe arụsị dị iche iche na-asọ oyi?+