Ezikiel 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ya mere, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ n’ụzọ nna nna unu hà ka unu na-emerụ onwe unu,+ ọ̀ bụkwa ihe arụ ha ka unu na ha na-akwa iko?+
30 “Ya mere, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ọ̀ bụ n’ụzọ nna nna unu hà ka unu na-emerụ onwe unu,+ ọ̀ bụkwa ihe arụ ha ka unu na ha na-akwa iko?+