Ọrụ Ndịozi 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, Pita meghere ọnụ ya, sị: “N’ezie, ana m aghọta na Chineke adịghị ele mmadụ anya n’ihu,+ Ọrụ Ndịozi 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ a na-enye n’efu dị ka o nyekwara anyị bụ́ ndị kweere n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ ònye ka m bụ na m ga-enwe ike igbochi Chineke ime ihe?”+
17 Ya mere, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ a na-enye n’efu dị ka o nyekwara anyị bụ́ ndị kweere n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ ònye ka m bụ na m ga-enwe ike igbochi Chineke ime ihe?”+