Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Ọrụ Ndịozi 10:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 “Ọ̀ dị onye ọ bụla pụrụ igbochi iji mmiri mee ndị a baptizim,+ bụ́ ndị natara mmụọ nsọ ọbụna dị ka anyị natara?”
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
47 “Ọ̀ dị onye ọ bụla pụrụ igbochi iji mmiri mee ndị a baptizim,+ bụ́ ndị natara mmụọ nsọ ọbụna dị ka anyị natara?”