Ọrụ Ndịozi 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke, onye maara obi,+ gbakwara akaebe site n’inye ha mmụọ nsọ,+ dị nnọọ ka o nyekwara anyị. Ndị Galeshia 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Naanị ihe a ka m chọrọ ịmata n’aka unu: Ùnu natara mmụọ nsọ+ n’ihi ọrụ nke iwu+ ka ọ̀ bụ n’ihi na unu ji okwukwe gee ntị?+
2 Naanị ihe a ka m chọrọ ịmata n’aka unu: Ùnu natara mmụọ nsọ+ n’ihi ọrụ nke iwu+ ka ọ̀ bụ n’ihi na unu ji okwukwe gee ntị?+