13 Ma unu nwekwara olileanya n’ebe ọ nọ mgbe unu nụsịrị okwu nke eziokwu ahụ,+ bụ́ ozi ọma banyere nzọpụta unu.+ Mgbe unu kweresịịrị, e sikwa n’aka ya jiri mmụọ nsọ+ ahụ e kwere ná nkwa kaa unu akara,+
4 N’ihi na a pụghị ime ka ndị e mere ka ha nwee nghọta naanị otu ugboro+ chegharịa ọzọ, bụ́ ndị detụkwara onyinye eluigwe e nyere n’efu ire,+ ndị ghọwokwara ndị so keta mmụọ nsọ,+