2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị. Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+ Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+
22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị.
30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+
4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+