Matiu 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha na-ekekọta ibu dị arọ ma dọkwasị ha n’ubu ndị mmadụ,+ ma ha onwe ha adịghị achọ iji mkpịsị aka ha rụtụ ha.+
4 Ha na-ekekọta ibu dị arọ ma dọkwasị ha n’ubu ndị mmadụ,+ ma ha onwe ha adịghị achọ iji mkpịsị aka ha rụtụ ha.+