Luk 11:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee sị: “Ahụhụ ga-adịkwara unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma unu onwe unu adịghị eji otu n’ime mkpịsị aka unu ebitụ ibu ndị ahụ!+
46 O wee sị: “Ahụhụ ga-adịkwara unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma unu onwe unu adịghị eji otu n’ime mkpịsị aka unu ebitụ ibu ndị ahụ!+