Luk 11:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 O wee sị ya: “Unu ndị ma Iwu ga-atakwa ahụhụ, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma ununwa anaghị arụtụ ibu ndị ahụ otu mkpịsị aka unu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:46 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 178
46 O wee sị ya: “Unu ndị ma Iwu ga-atakwa ahụhụ, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma ununwa anaghị arụtụ ibu ndị ahụ otu mkpịsị aka unu.+