Luk 11:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee sị: “Ahụhụ ga-adịkwara unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma unu onwe unu adịghị eji otu n’ime mkpịsị aka unu ebitụ ibu ndị ahụ!+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:46 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 178
46 O wee sị: “Ahụhụ ga-adịkwara unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu na-ebo ndị mmadụ ibu siri ike obubu, ma unu onwe unu adịghị eji otu n’ime mkpịsị aka unu ebitụ ibu ndị ahụ!+