Matiu 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ndị e boro ibu dị arọ,+ m ga-emekwa ka unu nweta ume. Ọrụ Ndịozi 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ugbu a, gịnị mere unu ji etinye Chineke n’ule site n’ịnyakwasị ndị na-eso ụzọ Jizọs yok n’olu,+ bụ́ nke nna nna anyị hà ma ọ bụ anyị onwe anyị na-ebulighị?+
28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ndị e boro ibu dị arọ,+ m ga-emekwa ka unu nweta ume.
10 Ya mere, ugbu a, gịnị mere unu ji etinye Chineke n’ule site n’ịnyakwasị ndị na-eso ụzọ Jizọs yok n’olu,+ bụ́ nke nna nna anyị hà ma ọ bụ anyị onwe anyị na-ebulighị?+