Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. 2 Ihe E Mere 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.