Matiu 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwehie ya nne. Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwehie ya nne. Ma onye ọ bụla na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere.+