Matiu 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+