Mak 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na onye nwere ka a ga-enyekwu; ma onye na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.”+ Luk 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, lezienụ anya otú unu si aṅa ntị, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya,+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o chere na ya nwere.”+
18 Ya mere, lezienụ anya otú unu si aṅa ntị, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya,+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o chere na ya nwere.”+