Matiu 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+ Matiu 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’ụba; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.+ Mak 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na onye nwere ka a ga-enyekwu; ma onye na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.”+ Luk 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ‘Ana m asị unu, Onye ọ bụla nke nwere ka a ga-enyekwu; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.+
12 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, meekwa ka o nwee ihe n’ụba;+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anara ya ọbụna ihe o nwere.+
29 N’ihi na onye ọ bụla nke nwere, a ga-enyekwu ya, ọ ga-enwekwa ihe n’ụba; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.+
26 ‘Ana m asị unu, Onye ọ bụla nke nwere ka a ga-enyekwu; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.+