23 Nna ya ukwu sịrị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi! I kwesịrị ntụkwasị obi n’ilekọta ihe ole na ole.+ M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe. Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+
18 Ya mere, lezienụ anya otú unu si aṅa ntị, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya,+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o chere na ya nwere.”+