Abụ Ọma 39:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila. Ilu 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+ Ilu 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-eleghara ịdọ aka ná ntị anya na-ada ogbenye, na-enwekwa mmechuihu,+ ma, ọ bụ onye na-anabata ịba mba ka a na-enye otuto.+
11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.
23 N’ihi na ihe e nyere n’iwu bụ oriọna,+ iwu ahụ bụkwa ìhè,+ ịba mba nke ịdọ aka ná ntị bụkwa ụzọ ndụ,+
18 Onye na-eleghara ịdọ aka ná ntị anya na-ada ogbenye, na-enwekwa mmechuihu,+ ma, ọ bụ onye na-anabata ịba mba ka a na-enye otuto.+