Abụ Ọma 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ònye pụrụ ịghọta ihe o mehiere n’amaghị ama?+Gbaghara m mmehie m na-amaghị na m mere.+ Abụ Ọma 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka ohu gị mee omume mpako;+Ekwela ka ọ chịa m.+Mgbe ahụ, m ga-abụ onye zuru ezu,+M ga-abụkwa onye na-emebighị iwu nke ukwuu. Ilu 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+
13 Ekwela ka ohu gị mee omume mpako;+Ekwela ka ọ chịa m.+Mgbe ahụ, m ga-abụ onye zuru ezu,+M ga-abụkwa onye na-emebighị iwu nke ukwuu.
25 I kwesịrị iti onye na-akwa emo ihe,+ ka onye na-amaghị ihe wee mara ihe;+ e kwesịkwara ịbara onye na-aghọta ihe mba, ka o wee nweta ihe ọmụma.+