Ọrụ Ndịozi 11:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 mgbe ọ chọtara ya, ọ kpọtakwara ya Antiọk. Ya mere, ruo otu afọ zuru ezu, ha na ha na-ezukọta n’ọgbakọ, ha zikwara ìgwè mmadụ dị ukwuu ihe. Ọ bụkwa n’Antiọk ka e bu ụzọ site ná nduzi Chineke gụọ ndị na-eso ụzọ Jizọs aha bụ́ Ndị Kraịst.+ Ọrụ Ndịozi 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otú ọ dị, Pọl na Banabas nọgidere n’Antiọk,+ ha na ọtụtụ ndị ọzọ kwa, na-ezi ihe ma na-ezisa ozi ọma banyere okwu Jehova.+
26 mgbe ọ chọtara ya, ọ kpọtakwara ya Antiọk. Ya mere, ruo otu afọ zuru ezu, ha na ha na-ezukọta n’ọgbakọ, ha zikwara ìgwè mmadụ dị ukwuu ihe. Ọ bụkwa n’Antiọk ka e bu ụzọ site ná nduzi Chineke gụọ ndị na-eso ụzọ Jizọs aha bụ́ Ndị Kraịst.+
35 Otú ọ dị, Pọl na Banabas nọgidere n’Antiọk,+ ha na ọtụtụ ndị ọzọ kwa, na-ezi ihe ma na-ezisa ozi ọma banyere okwu Jehova.+