Abụ Ọma 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 94:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha na-awakpo mkpụrụ obi onye ezi omume ajọ mwakpo,+Na-ekwukwa na ọbara onye aka ya dị ọcha na-eme ihe ọjọọ.+ Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+ Matiu 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+
14 Ndị ajọ omume amịpụtawo mma agha, ha ekwewokwa ụta ha,+Iji mee ka onye nọ n’ahụhụ na onye ogbenye daa,+Iji gbuo ndị ụzọ ha ziri ezi.+
21 Ha na-awakpo mkpụrụ obi onye ezi omume ajọ mwakpo,+Na-ekwukwa na ọbara onye aka ya dị ọcha na-eme ihe ọjọọ.+
19 Dị ka ihe atụ, n’obi ka echiche ọjọọ,+ igbu ọchụ, ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, ịkwa iko, izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, si apụta.+