Aịzaya 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi. Joel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ijipt ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu;+ Idọm ga-aghọkwa ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi ihe ike ha mesoro ụmụ Juda, bụ́ ndị ha nọ n’ala ha wụfuo ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+
5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi.
19 Ijipt ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu;+ Idọm ga-aghọkwa ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu,+ n’ihi ihe ike ha mesoro ụmụ Juda, bụ́ ndị ha nọ n’ala ha wụfuo ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+