Diuterọnọmi 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M nyekwara ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad ala malite na Gilied+ ruo n’iyi ndagwurugwu Anọn, etiti iyi ndagwurugwu ahụ bụkwa ókè ya, ruo Jabọk, bụ́ iyi ndagwurugwu nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn;+ Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
16 M nyekwara ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad ala malite na Gilied+ ruo n’iyi ndagwurugwu Anọn, etiti iyi ndagwurugwu ahụ bụkwa ókè ya, ruo Jabọk, bụ́ iyi ndagwurugwu nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn;+
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.