Ọnụ Ọgụgụ 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+ Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+
24 Izrel wee jiri ihu mma agha+ gbuo ya ma nweta ala+ ya malite n’Anọn+ ruo Jabọk,+ n’ebe dị ụmụ Amọn nso; n’ihi na Jeza+ bụ ókè ụmụ Amọn.+
5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+