1 Ndị Eze 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ahapụla inye ya ntaramahụhụ,+ n’ihi na ị bụ nwoke maara ihe,+ ị makwaara nke ọma ihe i kwesịrị ime ya, mee ka isi awọ́+ ya buru ọbara gbadaa Shiol.”+ Ilu 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye akaebe ụgha ga-ala n’iyi,+ ma onye na-aṅa ntị ga na-ekwu okwu ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+
9 Ma ahapụla inye ya ntaramahụhụ,+ n’ihi na ị bụ nwoke maara ihe,+ ị makwaara nke ọma ihe i kwesịrị ime ya, mee ka isi awọ́+ ya buru ọbara gbadaa Shiol.”+