Ọpụpụ 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Akọchala Chineke,+ abụkwala onyeisi n’etiti ndị gị ọnụ.+ Abụ Ọma 105:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Sị: “Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,+Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.”+ Ilu 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
21 Ọ bụrụgodị na aka na aka ejikọta, ajọ mmadụ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ;+ ma ụmụ ndị ezi omume ga-alanahụ.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+