Ọpụpụ 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+ Diuterọnọmi 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Ilu 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+
23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+
19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+