Jeremaya 49:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Jehova kwuru gbasara ndị Amọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na Izrel amụghị ụmụ? Ka ọ̀ bụ na o nweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara ala Gad?+ Gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”
49 Jehova kwuru gbasara ndị Amọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na Izrel amụghị ụmụ? Ka ọ̀ bụ na o nweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara ala Gad?+ Gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”