12 A ga-ebi nwoke ọ bụla n’ime unu nke ruru ụbọchị asatọ úgwù,+ n’ọgbọ unu niile, onye ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa onye ọ bụla e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ ọ bụla nke na-esighị ná mkpụrụ gị.
11 O wee nata ihe ịrịba ama,+ ya bụ, ibi úgwù, dị ka akara nke ezi omume site n’okwukwe o nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ka o wee bụrụ nna+ nke ndị niile nwere okwukwe+ mgbe ha bụ ndị a na-ebibeghị úgwù, ka e wee gụọrọ ha ya dị ka ezi omume;