9 O wee ruo na ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Rịọ ihe m ga-emere gị tupu e wepụ m n’ebe ị nọ.”+ Ịlaịsha wee sị: “Biko, ọ bụ ka m nweta+ òkè abụọ+ nke mmụọ gị.”+
2 Ịlaịsha wee sị ya: “Gịnị ka m ga-emere gị?+ Gwa m; gịnị ka i nwere n’ụlọ?” O wee zaa, sị: “Ohu gị nwaanyị enweghị ihe ọ bụla n’ụlọ ma e wezụga otu ite mmanụ.”+