2 Ndị Eze 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ịlaịsha asị ya: “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị? Gwa m, gịnị ka i nwere n’ụlọ?” Ya asị: “Ohu gị nwaanyị enweghị ihe ọ bụla n’ụlọ ma e wezụga otu ite mmanụ.”+
2 Ịlaịsha asị ya: “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị? Gwa m, gịnị ka i nwere n’ụlọ?” Ya asị: “Ohu gị nwaanyị enweghị ihe ọ bụla n’ụlọ ma e wezụga otu ite mmanụ.”+