2 Ndị Eze 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ịlaịsha wee sị ya: “Gịnị ka m ga-emere gị?+ Gwa m; gịnị ka i nwere n’ụlọ?” O wee zaa, sị: “Ohu gị nwaanyị enweghị ihe ọ bụla n’ụlọ ma e wezụga otu ite mmanụ.”+
2 Ịlaịsha wee sị ya: “Gịnị ka m ga-emere gị?+ Gwa m; gịnị ka i nwere n’ụlọ?” O wee zaa, sị: “Ohu gị nwaanyị enweghị ihe ọ bụla n’ụlọ ma e wezụga otu ite mmanụ.”+