Ilu 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ egbugbere ọnụ eziokwu+ ka a ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,+ ma ire okwu ụgha ga-adịru naanị nwa mgbe nta.+ Ilu 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Egbugbere ọnụ ụgha bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi na-eme ka o nwee obi ụtọ.+ Ndị Kọlọsi 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu adịla na-aghara ibe unu ụgha.+ Yipụnụ mmadụ ochie+ ahụ na omume ya, 1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+
19 Ọ bụ egbugbere ọnụ eziokwu+ ka a ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,+ ma ire okwu ụgha ga-adịru naanị nwa mgbe nta.+
22 Egbugbere ọnụ ụgha bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi na-eme ka o nwee obi ụtọ.+
2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+