Ọpụpụ 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị. Ọnụ Ọgụgụ 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụ na i gbuchapụ ndị a otu mgbe,+ mba ndị nụrụ ude gị ga-ekwu, sị, Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
12 Gịnị mere ndị Ijipt+ ga-eji asị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’elu ala’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ,+ gbanweekwa obi+ gị n’ihe ọjọọ a nke ị ga-eme ka ọ bịakwasị ndị gị.
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+