Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+