Ọpụpụ 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+