Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 46:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+

      Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila.

  • Abụ Ọma 132:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Otú o si ṅụọrọ Jehova iyi,+

      Otú o si kwe Dike+ nke Jekọb nkwa, sị:+

  • Aịzaya 30:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Unu ga na-abụ abụ+ dị ka nke mmadụ na-abụ n’abalị ọ na-edo onwe ya nsọ maka ememme.+ Unu ga na-enwekwa ụdị obi aṅụrị nke onye ji ọjà na-enwe,+ bụ́ onye na-aga ka ọ rịgoro n’ugwu Jehova,+ ịgakwuru Oké Nkume Izrel.+

  • Aịzaya 49:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 M ga-eme ka ndị na-emegbu gị rie anụ onwe ha; ọbara ha ga na-egbu ha dị ka mmanya dị ụtọ. Anụ ahụ́ niile ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ bụ Onye Nzọpụta gị+ na Onye Mgbapụta gị,+ Dike nke Jekọb.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya