Diuterọnọmi 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị. Abụ Ọma 42:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-echeta ihe ndị a, m ga-awụpụkwa mkpụrụ obi m n’ime m dị ka mmiri.+N’ihi na m na-esobu ìgwè mmadụ na-aga,M na-ebutere ha ụzọ jiri nwayọọ nwayọọ na-aga n’ụlọ Chineke,+Anyị na-etiri mkpu ọṅụ na mkpu ekele na-aga,+Dị ka ìgwè ndị na-eme ememme.+ Abụ Ọma 81:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Malitenụ ịbụ abụ olu ụtọ,+ werekwanụ obere ịgbà+Na une nke na-ada ụda dị ụtọ tinyere ụbọ akwara.+ Matiu 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, mgbe ha bụsịrị abụ otuto,+ ha pụrụ gaa n’Ugwu Oliv.+
14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị.
4 M ga-echeta ihe ndị a, m ga-awụpụkwa mkpụrụ obi m n’ime m dị ka mmiri.+N’ihi na m na-esobu ìgwè mmadụ na-aga,M na-ebutere ha ụzọ jiri nwayọọ nwayọọ na-aga n’ụlọ Chineke,+Anyị na-etiri mkpu ọṅụ na mkpu ekele na-aga,+Dị ka ìgwè ndị na-eme ememme.+