6 Ma a ga-akpọ unu ndị nchụàjà Jehova;+ a ga-asịkwa na unu bụ+ ndị ozi+ nke Chineke anyị. Unu ga-eri akụ̀ nke mba dị iche iche.+ Unu ga-eji aṅụrị na-ekwu okwu banyere onwe unu n’ihi ebube ha.+
11 n’ihi na unu ga-aṅụ ara ọ ga-eji gụgụọ unu obi n’ụzọ zuru ezu, afọ ewee ju unu; n’ihi na unu ga-aṅụ ara, ọnụ ara nke ebube ya ga-atọ unu ụtọ nke ukwuu.+