Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+ Jeremaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+